Traditional Nwokedi in Igbo Culture,

17155299_1649057908468678_5139015586490831234_n

Ngozi Chiukwu Okike Abiama wasaba unu ka Mmiri.dika anyi no na onwa mmiri nda aho.afo.awo.dika Mmiri Nda aho na awucha ihe nile rulu inyi ka odikwa ocha Ozo.Etuahu ka oga esikwa wuchaaramu unu.onye na adighi Ike ga adikwa Ike Ozo.ihe obuna na akpa unu ncha.ka mmiri nda aho.wudatahancha .Iseeeeeeeeeeeeee